Nigeria Early Grade Reading Assessment: Student Response Form (Igbo)

General Instructions
Ị bọọla chi / Ị saala chi Achọrọ m ịkọrọ gị ihe gbasara m nwankenke. Aha m bụ -------------- Ebi m na ---------------- (ọnụọgụgụ na afọ ụmụaka, egwuregwu ha nwere mmasị na ya karịa, mmemme nke igwe na-ekwuokwu maọbụ igwe onyonyo dgz)
1. Kedu ihe/egwuregwu ndị na-amasikarị gị, ime mgbe ị nọghi n’ụlọakwụkwọ? Chereka ọ zaghachi; ma ọ chọghị jụọ ajụjụ nke 2 mana ha nwee mmasị jụba ha ajụjụ). Kedụ egwuregwu ị chọrọ igwu?

Verbal Consent: Read the text in the box clearly to the child.
  • Ka m kọọrọ gị ihe mere m jiri bịa ebe a taa. Ana m arụ ọrụ n’ụlọ ọrụ n’ahụ maka nkuzi na mmụta, ma anyị na-achọ ịmata etu ụmụaka si amụ ọgụgụ. A họrọ gị site na ndanye.
  • Anyị na-arịọ enyemaka gị n’ọrụ a. Mana ọbụrụ na-ịchọghị isonye, nsogbu adịghị.
  • Anyị ga-akpọpụta ihe-ọgụgụ dị n’ụdị egwuregwu. M ga-ajụ gị ajụjụ ka ị welite olu gụpụta mkpụrụedemede, mkpụrụ okwu na akụkọ dị mkpirisi.
  • Aga m ejiri elekere mata nkejiole owere gị ịgụpụta ihe ndị a.
  • Nkea abụghị ule/nnwale n’ihi na ọ gaghị enwe mgbanwe ọbụla n’akaragị n’ụlọakwụkwọ.
  • Aga m ajụkwa gị ajụjụ ndị ọzọ gbasara ezinaụlọ gị, dịka asụsụ ndị ebe unu ji enwe mmekọrịta n’ụlọ na ụfọdụ ihe unu nwere n’ụlọ.
  • Agaghị m EDETU aha gị ka ndị mmadụ ghara ịmata na ọ bụ gị nwe ọsịsa a.
  • Ọzọkwa, ma ịchọghị isonye esonyekwala. Anyị malite, ma ịchọghị ịza ajụjụ, nsogbu adịghị.
  • I nwere ajụjụ? Ị dị njikere ịmalite?